Movatterモバイル変換


[0]ホーム

URL:


Jump to content
Wiktionary
Chọọ

Ahekere

    O sị Wiktionary

    Ahekere

    Nkọwa

    [dezie]

    Nke a bụ otu n'ime mkpụrụ enwere nke n'amị mkpụrụ n'ime ala ma nwee akirika n'agbasa,ya bụ na akọpụta ya n'ala,ọ n enwe egbugbere n'ekpuchi nri a bụ ahekere.

    Nkejiasụsụ

    [dezie]

    Aha

    Ọmụmaatụ

    [dezie]
    1. Nnem kọọro ahekere n'ugbo ya.
    2. Emerem nke ómá ozutaram ahekere

    Mkpọpụta

    [dezie]
    ahekere

    Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

    [dezie]

    Bekee

    [dezie]

    groundnut

    Ewepụtara nahttps://ig.wiktionary.org/w/index.php?title=Ahekere&oldid=16983

    [8]ページ先頭

    ©2009-2025 Movatter.jp