| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha n'asụsụ obodo | Uzoamaka Nwanneka Aduba |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Febụwarị 1981 |
| Ebe ọmụmụ | Boston |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | stage actor,omee ihe nkiri,omee,onye olu omee |
| Ebe agụmakwụkwọ | Boston University,Boston University College of Fine Arts,Medfield High School |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2003 |
| Ahọpụtara maka | Primetime Emmy Award for Outstanding Guest Actress in a Comedy Series,Satellite Award for Best Supporting Actress – Series, Miniseries or Television Film |
Ụzọamaka Nwanneka "Ụzọ" Adụba[1] (onye nke amụrụ na February 10, 1981)[2] bụ onye nke na egwu egwuregwu nke onyo-onyoo na mba Amerika. Ọ bụ onye ama-ama site n'egwuregwu onyo-onyoo nke akpọrọCrazy Eyes ebe nke o biara were ọnọdụ nke nwa adaSuzanne, n'otu akpụrụka ihe ogologo onyo-onyo nke ndi otuNetflix akpọrọOrange is the New Black (afọ 2013 - ruo ugbua). E ji maka ya nye ya ihe nriteEmmy Award nke "Onye ọbia nke egwuregwu onyo-onyoo kachapụta ihie" n'ihe egwuregwu nke na-atọ ọchi na-afọ 2014,Emmy Award nke "Onye nke na akwalite ndi ọzọ na ihe egwuregwu onyo-onyoo kachapụta ihie" n'ihe egwuregwu nke na-atọ ọchi na-afọ 2015, naTwo Screen Actors Guild Awards nke "Onye Omume prųiche n'egwuregwu nke na-atọ ọchi na-afọ 2014 na 2015.[3] Ọ bụ otu n'ime mmadu abụọ na-enwetala "Emmy Award" na Egwuregwu nke na-atọ ọchi na Egwuregwu nke onyo-onyoo maka otu ọrụ. Onye nke ọzọ bu onye nke ana akpọEd Asner ebe o mereka onye ana akpọLou Grant.[4]
Amụrụ Adụba na ObodoBoston nke di naMassachusetts. Nne na nna Adụba bụ ndi obodoNaigeria si na mpaghara ndiIgbo nke si na Obodo Achi nke di na Enugu Stetị. Nwa Ada Adụba toro na Medfield nke di na Massachusetts,[5] ma gụọ akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ nke ndi sekọndiri di na Medfield na afọ 1999.[6] O gakwara Mahadum Nke Boston ebe ọ gụrụ ihe bekee na akpọ classical voice[7] ma tinye kwa aka na igba ọsọ.[8][9] Adụba na akọwa na ezi na ụlo ya bụ ndi na egwu egwu ike.[7] Nwanne ya nke ntakiri nke ana akpọ gwuru egwu ike nkehoki na Mahadum nke ndi Massachusetts ma gakwa na iru igwu egwu nkea ugboro isii na usoro ndi ọkacha mmụta.[10]
Aduba biara bụrụ onye nke ama ama maka ihe onyo onyo na afọ 2003, mgbe egwuruegwu ya na ihe onyo onyo nke ana akpọTranslations of Xhosa[11] na ebe nkịrị onyo onyo nke ndi Olney ritere ya mkpọpụta aha na uru nkeHelen Hayes nke onye pụrụ iche nke na enyere onye na eme ihe onyo onyo nke ụmụ nwanyi na ihe nkịrị.[12] Aduba bụ kwa Amphiarus na afọ 2006 na ihe nkuzi nke di na ebe nkiri onyo onyo nke di na New York ma kwa mekwa nkea ọzọ na afọ 2008 na ụlọ egwuruegwu nke La Jolla. Na afọ 2007, ọbiara me ihe mpụta ya naBroadway ebe ọkpara agwa ka onye ana akpọ Toby na ihe nkiri nke si na akwụkwuCoram Boy nke nwa adaHelen Edmundson dere, na ụlọ ihe nkiri nke di na Imperial.[13] Site na afọ 2011 ruo na 2012, Aduba gụrụ ukwe nke "Na akụkụ mụ" maka na ọ bụ otu onye na ndi mere ihe onyo onyo nkeGodspell na ụlọ ihe nkiri nkeCircle di na Square.[14][15] Ihe mpụta mbụ ya na ihe onyonyo nke nkiri televishọn bụ mgbe ọ kpara agwa ka onye nọọsụ naBlue Bloods na afọ 2012.[16] Ọkpakwara agwa ka nne onye nke isi kpara agwaVenice na ụlọ ihe nkiri nke ọha di na at New York.[17][18]