ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Suzanne Kosmas ![]() |
aha enyere | Suzanne ![]() |
aha ezinụlọ ya | Kosmas ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Febụwarị 1944 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Washington, D.C. ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị,real estate agent ![]() |
Ọkwá o ji | member of the United States House of Representatives,member of the Florida House of Representatives,member of the United States House of Representatives ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Pennsylvania State University,Stetson University,George Mason University ![]() |
Ebe ọrụ | Washington, D.C.,Tallahassee ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Democratic Party ![]() |
Suzanne M. Kosmas (Amụrụ n'ọnwa Febụwarị 25, 1944) bụ onye bụbu onye nnọchi anya US maka mpaghara nke iri abụọ na anọ nke Florida, na-eje ozi otu oge site n'afọ 2009 ruo afọ 2011. Ọ bụ onye otu Democratic Party . Ọ rụburu ọrụ na Florida House of Representatives.
Kosmas ebiela na New Smyrna Beach kemgbe afọ 1973. O nweela Prestige Properties nke New Smyrna Beach, ụlọ ọrụ ụlọ, kemgbe afọ 1979. Kosmas gara Mahadum Pennsylvania State na Mahadum George Mason, mgbe e mesịrị gụsịrị akwụkwọ Phi Beta Kappa na Mahadim Stetson n'afọ 1998.[1]