ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Seun Adigun ![]() |
Aha ọmụmụ | Seun Adigun ![]() |
aha ezinụlọ ya | Adigun ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jenụwarị 1987 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Chicago ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English,Asụsụ Yoruba,pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu,bobsledder ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu,bobsleigh ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 100 metres hurdles ![]() |
so na | 2012 Summer Olympics,2010 Commonwealth Games ![]() |
Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women,OkayAfrica 100 Women ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Seun Adigun (amụrụ na 3 Jenụwarị 1987 naChicago, Illinois) bụ onyeNaijiria nke Amerika na-agba ọsọ egwuregwu nke100mita. O zoro asọmpi na2012 Olympik, mana o tozughi oke na otu ya. N’afọ 2016, ọ guzobere otu egwuregwu aha ya bụNaijiria bobsled.[1][2] Ọ nọchitere anya Nigeria na2018 Olympik na ngalaba nke ụmụ nwaanyị.[3] Na asọmpi Afrika niile nke afọ 2010 na Nairobi, ọ pụtara ọkwa nke mbụ.
Ọ bụ nwa nwanne nwanyịHakeem Olajuwon n'agbabụrụ ndị Amerika basketbọọlụ.[4]
Nnọchite anyaNaijiria | |||||
---|---|---|---|---|---|
2009 | Asọmpi mba uwa | Berlin, Germany | 27th (h) | 100 m hurdles | 13.33 |
16th (h) | 4 × 100 m relay | 46.54 | |||
2010 | World Indoor Championships | Doha, Qatar | 22nd (h) | 60 m hurdles | 8.58 |
African Championships | Nairobi, Kenya | 1st | 100 m hurdles | 13.14 | |
Continental Cup | Split, Croatia | 6th | 100 m hurdles | 13.48 | |
2011 | World Championships | Daegu, South Korea | 19th (sf) | 100 m hurdles | 13.14 |
All-Africa Games | Maputo, Mozambique | 1st | 100 m hurdles | 13.20 | |
2012 | World Indoor Championships | Istanbul, Turkey | 8th | 60 m hurdles | 8.33 |