obere ụdị nke | flatbread,nrị ![]() |
---|---|
mba osi | Somalia ![]() |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Intangible Cultural Heritage ![]() |
Sabayad, nke a makwaara dịkakimis, bụ ụdị achịcha dị larịị a na-eri naobodo Somalia ya naDjibouti. Ọ nwere njikọ chiri anya na paratha nke mpaghara India.
O bukwazi achicha a na ekekari n’obodo Somalia. A na-erikarị achịcha a na-eri n'oge nri ụtụtụ maọbụ nri abalị. A na-eme ya site na ntụ ọka,mmiri nannu. Dịka paratha, a na-afụkọta ya n'ime square maọbụ okirikiri ma sie ya n'oge na-adịghị anya na pan. Otú ọ dị, a na-akwadebe sabayad n'ụzọ ọdịnaala obodo Somali. [nkọwapụta dị mkpa]