| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Obodo maka egwuregwu | Uganda |
| Aha enyere | Ritah |
| Aha ezinụlọ ya | Imanishimwe |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 1996 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | guard |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | JKL Lady Dolphins |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Ritah Imanishimwe (amụrụ ya na ubochi 12 n’onwa June nke afo 1996) bụ onye egwuregwubasketball nke obodo Uganda maka otu ụmụ nwanyị nke mba Uganda na JKL Lady Dolphins .[1][2]
A mụrụ Ritah na ubochi 12 n’onwa June nke afo 1996 ndi muru ya bù Jackson Rugwiza ya na Evans Nyirakubanza na Karusandara, Kasese.[3]
Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị ya na Kiwuliriza, Kisugu tupu ọ gaa Crane High School maka ma O ya na A-level nke agụmakwụkwọ.
O ji nzere bachelọ na Journalism ya na Mass Communication site na Mahadum Ndị Kraịst nke Uganda[4]
Njem ya na egwuregwu basketball bidoro n'oge ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị mgbe Julius Lutwana matara ya.
N'afọ 2014, a nabatara ya n'ime ndị otu UCU Lady Canons mgbe a chọpụtara arụmọrụ ya n'oge asọmpi mba nke afo 2013 nke e mere na obodo Mbarara.
Ọ na-gbazikwara JKL Lady Dolphins .[5]