Movatterモバイル変換


[0]ホーム

URL:


Jump to content
Wikipedia
Chọọ

Nse Ikpe-Etim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nse Ikpe-Etim
mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri,entertainment,Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoNse Ikpe Etim Dezie
Aha ọmụmụNse Ikpe Etim Dezie
aha enyereNese Dezie
aha ezinụlọ yaEtim Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya21 Ọktoba 1974 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Akwa Ibom Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
ọrụ ọ na-arụomee,omee ihe nkiri,onye nhazi ederede,odee akwụkwọ,onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Calabar Dezie
isi agụmakwụkwọtheater arts Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ahọpụtara makaAfrica Movie Academy Award for Best Actress in a Leading Role,Africa Movie Academy Award for Best Actress in a Leading Role,Africa Movie Academy Award for Best Actress in a Leading Role Dezie
webụsaịtịhttps://www.nseikpeetim.com Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Nse Ikpe EtimAudio (help·info)

Nse Ikpe-Etim

Afọ ọmụmụ: amụrụ ya n'abali iri abụọ na otu n'onwa ọktoba n'afọ 1974 (afọ iri anọ na ise).Lagos, Lagos steeti.Naijiria.

Nwaamala - Nigerian

Akaọrụ - Omee

Di - Clifford Sule (m. 2013)

Webụsaịtị - Nseikpeetim.com





Nse Ikpe-EtimAudio (help·info) (amụrụ n'afọ 1974) bu omee na Naijiria. O bụ n'afọ 2008 ka amatara ya nke oma n'iihi oke na ọlụ ya naReloaded. A họpụtara ya dikaBest Actress in a Leading Role nke ise na asatọ nkeAfrica Movie Academy Awards maka oke na ọlụ ya naReloaded naMr and Mrs n'otu n'otu. N'afọ 2014, o meriri dika omee kachamma n'ihe egwuregwu na2014 Africa Magic Viewers Choice Awards maka ime dika "Nse" na Journey to self.

Mmalite Ndụ

[dezie |dezie ebe o si]

Ha mụrụ Etim n'abalị iri abụọ na otu n'onwa oktoba n'afọ 1974 na Lagos. Etim gara akwụkwọ na Awa Nurseri skul na Command Prịmarị skul na Kaduna steeti. O gakwara n'ihu iga akwụkwọ na St Louis College, Jos naFederal Government Colleges nke di na Jos na Ilorin. O kwuru si na ezinụlọ ya na akwagakari na mpahara dị iche iche nke Naijiria n'ihi ọrụ nna ya naCentral Bank of Nigeria. Etim nwetara akara ugo mmụta mbụ ya na Theater Arts naUniversity of Calabar

Ndu Onwe

[dezie |dezie ebe o si]

Etim bu nwa nke mbụ n'ime ụmụ isii. N'oge Toolz gbara ya ajụjụ ọnụ, o kwuru na o nwereCaucasianGodparents (ndị nne na nna Caucasian). Ọ lụrụ enyi ya mgbe ha bu umuaka akpọrọ Clifford Sule n'abalị iri na anọ n'onwa februari n'afọ 2013 na registiri di na Lagos steeti. E mere emume agbamakwụkwọ ya na obodo ya na Akwa Ibom steeti na lagos steeti n'otu n'otu, onwa ole na ole e mesiri alumdi na steeti. Ugbu a, ya na di ya bi na london. Dị ya bu onye nkuzi di elu naMiddlesex University Ọ na abia kwa Naijiria ọtụtụ mgbe maka ọrụ gbasara ihe nkiri.

Ọrụ

[dezie |dezie ebe o si]

Etim bidoro ime ihe nkiri na nkwago na mahadum mgbe o di afọ iri na asatọ. Mgbe mbụ o gosiri n'ihe onyonyo bu na ihe nkiri ezinulo akporoInheritance. Mgbe ọ gusiri akwụkwọ na mahadum, o hapuru ime ihe nkiri n'obere oge iji lebaa anya n'ihe ndị ọzọ tupu ọ laghachi mee ihe nkiri nke Emem Isong akpọrọReloaded nke Ramsey Nouah, Rita Dominic,Ini Edo na Desmond Elliot so.

N'onwa december 2019, egosiri Nse Etim naVisual Collaborative Polaris katalọgụ, nke di n'okpuru usoroSupernova maka mmadụ. A gbara ya ajụjụ ọnụ tinyere ndị dika William Coupon, Bisila Bokoko na Ade Adekola.

Ihe Nkiri

[dezie |dezie ebe o si]
AfọIhe nkiriỌrụIhe edeturu
2003Emotional CrackNa-akpakọrịta Mmepụta
Venom of Justice 2
2008Reloadedha na Ramsey Nouah, Desmond ElliotRita Dominic, Ini Edo,Uche Jombo &Stephanie Okereke



Ahọputara ya maka Best actress in a Leading Role na 5th Africa Movie Academy Awards
2010Bursting Outya naGenevieve Nnaji, Susan Peters & Majid Michel
InaleOriya naCaroline Chikezie, Hakeem Kae-Kazim & Ini Edo
2011Guilty Pleasuresya na Ramsey Noah, Majid Michel,Stephanie Okereke & Desmond Elliot
Memories of my Heartya na Ramsey Noah, Ini Edo,Uche Jombo & Monalisa Chinda
Kiss and TellTenaya na Joseph Benjamin, Desmond Elliot,Uche Jombo & Monalisa Chinda
SpellboundMaryya na Joseph Benjamin, Desmond Elliot,Uche Jombo & Chioma Chukwuka
2012Phone SwapMaryya na Wale Ojo, Joke Silva & Lydia Forson
Mr. and Mrs.Susan Abbahya na Joseph Benjamin & Barbara Soky
The MeetingBolarinwanaRita Dominic, Femi Jacobs, Kate Henshaw, Jide Kosoko & Chinedu Ikedieze
Journey to SelfNseya na Dakore Akande & Chris Attoh
Black NovemberOnye ọka iwuya na Mickey Rourke, Vivica Fox, Hakeem Kae-Kazim & Kim Basinger
2013BrokenMariam Idokoya na Kalu Ikeagwu & Bimbo Manuel
Blue Flamesya na Omoni Oboli & Kalu Ikeagwu
Hustlersya na Chelsea Eze & Clarion Chukwura
2014Devil in the DetailHelen Oforiya na Adjetey Anang
The Green Eyeya na Kalu Ikeagwu na Tamara Eteimo
Tunnelya na Femi Jacobs na Waje
In Betweenya na Pascal Amanfo
2015The VisitAjiri Shagayaya na Blossom Chukwujekwu, na Femi Jacobs
Heaven's HellAlice Henshawya na Bimbo Akintola, OC Ukeje na Damilola Adegbite
FiftyKateha na Ireti Doyle, Omoni Oboli na Dakore Akande
2016StalkerKaylahna Jim Iyke, na Caroline Danjuma
A Trip to Jamaicaya na Ayo Makun, Funke Akindele
2017American DriverNse Ikpe-Etimya na Evan King, Jim Iyke, Anita Chris, Nse Ikpe Etim, Nadia Buari, Emma Nyra, Ayo Makun, Laura Heuston, McPc the Comedian, Michael Tula, Andie Raven

Onyinye na Nhọpụta

[dezie |dezie ebe o si]
AfọOnyinyeNgalabaIhe nkiriNsonaazu
20095th Africa Movie Academy AwardsBest Actress in a Leading roleReloadedAhọpụtara
2009 Best of Nollywood AwardsRevelation of the Year (female)Ahọpụtara
20102010 Nigeria Entertainment AwardsBest Actress Film/Short StoryReloadedMerie
2010 Best Of Nollywood AwardsBest Actress in a Leading roleGuilty PleasuresAhọpụtara
20112011 Best of Nollywood AwardsBest Actress in a Lead roleMr. and Mrs.Merie
20122012 Nigeria Entertainment AwardsBest Lead ActressAhọpụtara
8th Africa Movie Academy AwardsBest Actress in a lead roleAhọpụtara
ZAFAA Awards[1][2]Best Actress in a supporting roleKiss and TellAhọpụtara
The Eloy Awards[3]Actress of the YearPhone SwapAhọpụtara
2012 Nollywood Movies AwardsBest Actress in a Supporting roleKiss and TellMerie
2012 Best of Nollywood AwardsBest lead Actress in an English MoviePhone SwapMerie
Best Actress in a supporting roleThe SearchAhọpụtara
Best kiss in a filmSpellboundAhọpụtara
17th Africa Film Awards (Afro-Hollywood Awards)[4]Best Actress in a supporting role[5]Ahọpụtara
20132013 Nollywood Movies AwardsBest Actress in a Leading roleMr. and Mrs.Ahọpụtara
2013 City People Entertainment Awards[6][7]Best Actress of the YearAhọpụtara
2013 Golden Icons Academy Movie Awards[8][9]Best ActressPhone SwapAhọpụtara
2013 Ghana Movie Awards[10][11]Best African CollaborationPurple RoseAhọpụtara
2013 Nigeria Entertainment AwardsBest supporting Actress in a filmKiss & TellAhọpụtara
20142014 Africa Magic Viewers Choice AwardsBest actress in a DramaJourney to SelfMerie
2014 Nigeria Entertainment AwardsBest Actress in a Lead RoleAhọpụtara
2014 Golden Icons Academy Movie AwardsBest Actress in a Lead RolePurple RoseAhọpụtara
Viewers's Choice femaleAhọpụtara
20152015 Best of Nollywood AwardsBest actress in a Leading role (English)Stolen WaterMerie
Best Kiss in a MovieAhọpụtara
2015 Golden Icons Academy Movie AwardsBest ActressStalkerMerie
Best On-screen duoAhọpụtara
20162016 Africa Magic Viewers Choice AwardsBest Actress TV Series/DramaThe VisitAhọpụtara
2016 Nigeria Entertainment AwardsLead Actress in a FilmAhọpụtara
12th Africa Movie Academy AwardsBest Actress In A Leading RoleFiftyAhọpụtara

Ebe nsi nweta

[dezie |dezie ebe o si]
  1. Full list of ZAFAA Award 2012 nominees. Retrieved on 28 March 2014.
  2. ZAFAA Award 2012 winners. Retrieved on 28 March 2014.
  3. 2012 Eloy Awards Nominees. Retrieved on 30 March 2014.
  4. 2012 Afro Hollywood Awards Winners. Retrieved on 8 April 2014.
  5. 17th Africa film Awards. Retrieved on 8 April 2014.
  6. full list of 2013 city people award nominees. Archived fromthe original on 28 March 2014. Retrieved on 28 March 2014.
  7. List of Nominees for City People Awards. Retrieved on 28 March 2014.
  8. 2013 GIAMA nominees. Archived fromthe original on 30 June 2017. Retrieved on 27 March 2014.
  9. Golden Icons Academy Awards 2013 nominees. Retrieved on 27 March 2014.
  10. 2013 Ghana Movie Awards. Archived fromthe original on 8 December 2020. Retrieved on 27 March 2014.
  11. Ghana Movie Awards nominees. Retrieved on 27 March 2014.
Ewepụtara nahttps://ig.wikipedia.org/w/index.php?title=Nse_Ikpe-Etim&oldid=194373
Ụdàkọ:

[8]ページ先頭

©2009-2025 Movatter.jp