Movatterモバイル変換


[0]ホーム

URL:


Jump to content
Wikipedia
Chọọ

Khoda Patel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Khoda Patel bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba Australia sitere na otu Country Liberal Party .

A mụrụ Patel na Gujarat, nke obodobIndia ma biri na Saịprọs tupu ọ kwagaAustralia.[1]

Na ntuli aka nke Northern Territory nke afọ 2024, ọ chụpụrụ onye otu Labour Lauren Moss na Casuarina.[2]

Edensibia

[dezie |dezie ebe o si]
  1. Khoda Patel - CLP Candidate for Casuarina - Country Liberal Party. www.clp.org.au. Retrieved on 2024-08-25.
  2. Casuarina - NT Electorate, Candidates, Results (en-AU). abc.net.au (2024-08-25). Retrieved on 2024-08-25.
Ewepụtara nahttps://ig.wikipedia.org/w/index.php?title=Khoda_Patel&oldid=201737
Ụdàkọ:

[8]ページ先頭

©2009-2025 Movatter.jp