Steeti Kano

Ȯra Kano(Kano State; Nkeji Ochíchííwu Kano) bu state no n'ebe eluNaigeria. Isi ya bu obodo ana-kpoKano kwaa.
Ihu igwe Kano Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị.Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.OgeOkpomọkụ nke Steeti a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.
Naoge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.
Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Na afọ 70 and 80 mmiri ozizo ezoghi nke ọma na Steeti a,ma bido na afọ 2015 rue taa mmiri ozizo ebidola izo nke ọma. Nke a nyere aka nke ukwuu maka ịkọputa nri.