Movatterモバイル変換


[0]ホーム

URL:


Gaa na ọdịnaya
Wikipedia
Chọọ

Eru (ofe)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Water fufu and Eru
Eru traditionnel

Eru bụ ofe sitere na obodoCameroon. Ọ bụ ihe pụrụ iche nke ndịBayangi, nke mpaghara Manyu na ndịda ọdịda anyanwụ Cameroon. Ọ bụ ofe akwụkwọ nri nke e ji akwụkwọ eru maọbụ okok gbutuo nke ọma were mee. A na-eji akwụkwọ mmiri maọbụ spinach,mmanụ nkwụ, crayfish, na azụ amiri n’ anwụrụ ọkụ, akpụkpọ ehi (kanda) maọbụ anụ ehi sie eru.

E jimmiri-fufu maọbụgarri were na-eri nri a.

Nchịkọta Eru

Hụkwazi

[dezie |dezie ebe o si]
  • Nri nke Cameroon
  • Ndepụta nri ndị Afrịka
  • Ndepụta ofe akwụkwọ nri

Edensibia

[dezie |dezie ebe o si]
Ewepụtara site na "https://ig.wikipedia.org/w/index.php?title=Eru_(ofe)&oldid=178964"

[8]ページ先頭

©2009-2025 Movatter.jp