Movatterモバイル変換


[0]ホーム

URL:


Gaa na ọdịnaya
Wikipedia
Chọọ

Egypt

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ịjịpt (Asụsụ Arabù: مصر Miṣr [mesˁr] ⓘ, Okwuọnụ Arabù nke Ịjịpt: [mɑsˤr]), ogologo ahaỌ̀hànézè Arabù nke Ịjịpt, bu otu obodo nọ na Afrịka. Ọ bu mbà bidoro na akụkụ mgbago-ọwụwanyanwụ Afrịka rue Sinai Peninsula dị na ndịda-ọdidanyanwu Esia. Òkè ala ya bidoro na Anyim Mediterranean dị na mgbago, Gaza strip na Izrelu dị ya na mgbago-ọwụwanyanwụ, Osimiri uhie dị ya na ọwụwa anyanwụ, Sudan dị ya na ndịda, ya na Libya dị ya na ọwụwa anyanwụ. Gulf nke Aqaba dị na mgbago-ọwụwanyanwụ na ekewa Ịjịpt, Jordan na Saudi Arabia. Isi obodo ya bụ Cairo. A maara Ịjịpt nke ọma maka ihe ncheta oge ochie ya, dịka Pyramids na Sphinx. Ọ nwere mmadụ nde 170 bi na ya mere ọ ji bụrụ mba nke atọ kachasị nwe ọgụ isi mmadụ bi na ya.

Ọ̀hànézè Arabù nke Ịjịpt
جمهورية مصر العربية
Jumhūriyyat Miṣr al-ʻArabiyyah
Anthem
  • Bilady, Bilady, Bilady
  • Lua error in Module:Unicode_data at line 483: attempt to index field 'scripts' (a boolean value).
  • (Mbà m, mbà m, mbà m)

Ebe Ịjịpt nọ na Afrịka
Location nke Egypt
Ebe Ịjịpt nọ na Afrịka
Íshí oche
(and largest city)
Cairo
Ebe Egypt no n'ime Afrịka.
Flag ndi Egypt
Coat of Arms nke Obodo Egypt.

Lee nke ozo

[dezie |dezie ebe o si]
v  d  e
Ala no n'imeAfrịka

Sovereign states
Algeria · Angola · Benin · Botswana · Burkina Faso · Burundi · Cameroon · Cape Verde · Central African Republic · Chad · Democratic Republic of the Congo · Republic of the Congo · Comoros · Côte d'Ivoire · Djibouti · Egypt1 · Equatorial Guinea · Eritrea · Ethiopia · Gabon · The Gambia · Ghana · Guinea-Bissau · Guinea · Kenya · Lesotho · Liberia · Libya · Madagascar · Malawi · Mali · Mauritania · Mauritius · Morocco · Mozambique · Namibia · Niger · Naijiria · Rwanda · Senegal · Seychelles · Sierra Leone · Somalia · South Sudan · South Africa · Spain2 · Sudan · Swaziland · São Tomé and Príncipe · Tanzania · Togo · Tunisia · Uganda · Zambia · Zimbabwe

Dependencies  | Unrecognized
British Indian Ocean Territory (UK) · Mayotte (France) · Réunion (France) · St. Helena, Ascension na Tristan da Cunha3 (UK)  | Puntland · Somaliland · Sahrawi Arab Democratic Republic

1 Partly no n'imeAsia2 Mostly no n'imeObodo Békè3 Includes the dependencies ofSaint Helena,Ascension Island naTristan da Cunha.


Édémédé nke dịntakiri. Nye Wikipedia ákáÍ me kọ sáasa.



Ewepụtara site na "https://ig.wikipedia.org/w/index.php?title=Egypt&oldid=200322"
Ụdakọ gasị:

[8]ページ先頭

©2009-2025 Movatter.jp