Movatterモバイル変換


[0]ホーム

URL:


Gaa na ọdịnaya
Wikipedia
Chọọ

Dwarfism

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dwarfism
Other namesRestricted growth, dwarf, little person (LP), person of short stature
A man inColumbus, Indiana, with dwarfism caused byachondroplasia
TypesProportionate, disproportionate[1]
CausesShort parents,growth hormone deficiency,genetic disorders[1]
Diagnostic methodHeight < 147 centimetres (4 ft 10 in)[2]
TreatmentBased on the cause[3]
MedicationGrowth hormone therapy[3]
PrognosisGenerally normallife expectancy[2]
Frequency~2.5% (USA)[4]

Akakpọ bụ mgbe mmadụ dị fere mkpụmkpụ ọke.[1]

A na-akọwa nke a mgbe ụfọdụ dị ka onye etorughi ogo ma ọ bụ onye erughị 147 sentimita (4) (4 in).[2] E nwere ụdị Akakpọ abụọ . Ha bụ Akakpọ na-enweghị atụ nke nwere aka mkpụmkpụ na Akakpọ nwere aka mkpirikpi na ahụ mkpirikpi 1] Amamihe dị nọọ mma dịka atụmanya ndụ.[2] Mgbaàmà ndị ọzọ nwere ike ịdabere na ihe kpatara ma ọ bụ ihe butere ya bụ Akakpọ .[5]

Ihe kachasị akpata mmadụ ị bụ Akakpọ bụ inwe nne na nna dị mkpụmkpụ; ọ bụ ezie na mmadụ nwere ike ịda Akakpọ n'ihi ụkọ homonu eji-eto eto, ya naỌnọdụ mkpụrụ ndụ ihe nketa ndị ọzọ.[1] Akakpọ aka ná ukwu mkpirisi bụ ihe a na-ahụkarị n'ihi achondroplasia.[1] Ihe karịrị ọnọdụ 300 nwere ike ịkpata mmadu ịda Akakpọ Nnyocha nwere ike ime tupu, ma ọ bụ oge ụfọdụ mgbe amuchara.[1][1]

Ọgwụgwọ na-adabere na ihe kpatara ya.[3] Ndị nwere ụkọ hormone eji eto eto na ọnọdụ ndị ọzọ nwere ike ịgwọ ọgwụgwọ homonu na-eme ka mmadụ too etoo. N'ọnọdụ ndị nwere ụkwụ dị mkpụmkpụ, enwere ike ịwa ahụ iji mee ka ha dị ogologo, ọ bụ ezie na aro nke a adịchaghị mma.[1][4] Nzọụkwụ ndị ọzọ nwere ike ịgụnye physiotherapy na mgbanwe nke gburugburu ebe obibi ndị mmadụ. [1][6] Ụmụ nwanyị na-arịa ọrịa na-enweghị atụ, chọọ ịmụ nwa,aga ịwa ha ahụ.[7]

Akakpọ na-emetụta ihe dị ka 2.5% ndị mmadụ na United States.[4] Ọtụtụ ndị mmadụ na-akpokari ndị Akakpọ aha dị iche iche dịka "onye nta" (LP), "onye dị mkpụmkpụ", ma ọ bụ "Akakpọ ".[8] N'akụkọ ihe mere eme, a na-eji okwu ahụ bụ "Akakpọ "ma ugbu ana'elekarị okwu a anya ugbu a dị ka mkparị.[9][7] Ana akpapu karị ma na emegbu kwa ndị oke mpe maọbụ Akakpọ metụtara 4] Ndị otu nkwado na enyere ndị dị otú a aka.[10]

Ihe odide

[dezie |dezie ebe o si]
  1. 1.01.11.21.31.4Restricted growth (dwarfism) (en) (23 October 2017). Retrieved on 8 February 2022.
  2. 2.02.12.2MedlinePlus: Dwarfism. MedlinePlus. National Institute of Health (2008-08-04).
  3. 3.03.13.2Restricted growth (dwarfism) - Treatment (en) (21 February 2018). Retrieved on 8 February 2022.
  4. 4.04.14.2Dwarfism. StatPearls Publishing (2022). Retrieved on 8 February 2022.
  5. Restricted growth (dwarfism) - Symptoms (en). nhs.uk (21 February 2018). Archived fromthe original on 16 August 2021. Retrieved on 8 February 2022.
  6. A Guide To Home Modifications. www.lpaonline.org. Archived fromthe original on 7 October 2021. Retrieved on 8 February 2022.
  7. 7.07.1Dwarfism - Symptoms and causes (en). Mayo Clinic. Archived fromthe original on 12 December 2013. Retrieved on 8 February 2022.
  8. FAQ. www.lpaonline.org. Archived fromthe original on 4 February 2022. Retrieved on 8 February 2022.
  9. Definition of MIDGET. Merriam-webster.com. Archived fromthe original on 2017-11-14. Retrieved on 2022-01-26.
  10. Dwarfism - Diagnosis and treatment - Mayo Clinic. www.mayoclinic.org. Archived fromthe original on 9 May 2021. Retrieved on 8 February 2022.
Ewepụtara site na "https://ig.wikipedia.org/w/index.php?title=Dwarfism&oldid=164253"
Ụdakọ:

[8]ページ先頭

©2009-2025 Movatter.jp