ọrụ ugbo organic, nke a makwaara dị kaỌrụ ugbo gburugburu ebe obibi ma ọ bụ ọrụ ugbo ndụ[1][2][3][4][5] bụ usoro ọrụ ugbo nke n'eji fatịlaịza sitere na ihe ndị dị ka nsị, nsị akwụkwọ ndụ, nanri ọkpụkpụ ma n'ekwusi ike na usoro dị ka ntụgharị ihe ọkụkụ na ịkụ osisi. Ọ malitere na mbido narị afọ nke 20 na mmeghachị omume n'agbanwe ngwa ngwa n'ọrụ ugbo. Ọrụ ụgbo a kwadoro maka nde hekta 70 (170 n'ụwa niile, ihe karịrị ọkara nke ngụkọta ahụ na mbaAustralia.[6] A na-agba ume ịchịkwa ihe ndị na-egbu egbu, ịkọ ugbo agwakọta, na ịzụlite anụ ndị n'eri ụmụ ahụhụ. A ụkpụrụ ndịsitere n'okike iji kwe ka ojiji nke ihe ndị na-eme n'okpukpe mgbe ọ na-amachibido ma ọ bụ na-egbochi ihe ndị e mepụtara emepụta.[7] Dịka ọmụmaatụ, a na-ekwe ka ọgwụ ahụhụ n'eme n'okike dịka pyrethrin, ebe a na ekwe fatịlaịza na ọgwụ ahụhụ. Ihe ndị a na-ekwe ka ha gụnyere, dịka ọmụmaatụ, ọla kọpa sulfate, elemental sulfur, na ọgwụ anụmanụ. Ihe ndị a gbanwere site na mkpụrụ ndụ ihe nketa, nanomaterials, nsị mmadụ, ndị na-achịkwa uto osisi,homonụ, na iji ọgwụ nje eme ihe n'ịkpa anụ ụlọ nke amachibidoro.[8][9] Ndị na-akwado ọrụ ugbo na-ekwu na ha nwere uru na nkwado, mmeghe, afọ ojuju onwe onye,nnwere onwe na nnwere onwe,ahụike, nchekwa nri, na ndozi nri.
↑History of Organic Farming.biocyclopedia.com.Retrieved on 21 March 2023.“Various types and methods of organic agriculture have been developed in the Northern Hemisphere, such as the biological-organic and biodynamic method”
↑Biological Farming/Ecological Farming.USDA National Agricultural Library.Archived fromthe original on 1 November 2022.Retrieved on 21 March 2023.“the term biological often refers to organic farming, whereas the term ecological refers to organic plus environmental considerations such as on-farm wildlife management”
↑Organic farming.Lexicon Wein‑Plus.Retrieved on 21 March 2023.“A form of production (also organic farming, ecological farming, ecological-biological farming, ecological agriculture, alternative agriculture) for the production of food and other agricultural products”
↑Clean & Organic Agricultural Products.RIRDC(Oct 2000).Retrieved on 21 March 2023.“Biological farming and ‘bio’ products are terms often used in European countries as equivalent to organic farming. [...] Ecological farming and ‘eco’ products are terms also used in European countries as equivalent to organic farming.”