Adamawa Steeti

Adamawa state contingentAdamawa State bu state no n'imeNaigeria.
Ọnodu ihu igwe Adamawa Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị.
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ maọbụ Ọnwa nke abụọ nke afọ.
Adamawa Steeti so ná Steeti nkeMgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'imeNaijiria
Mgbanwe ihu igwe na eme kaIdei mmiri, Mbuze naala ọmajiji na enye kwa nsogbu na Steeti a.