2019,Bịabụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a, Biblica Inc.,John15:26:
Mgbe Onye Ndụmọdụ ahụ ga-abịa, onye m ga-ezitereụnụ site n'aka Nna, bụ Mmụọ eziokwu ahụ sitere na Nna pụta, ọ ga-abịa ama banyere m.
When the Counselor will come, whom I will send toyou from the Father, that is the Spirit of truth who comes out from the Father, he will testify of me.